ỊLỤSO OZI NDUHIE GBASARA COVID-19 ỌGỤ NA NAIJIRIA: NCHỊKỌTA AKỤKỌ NDỊ A HỌPỤTARA SITERE N’ỌRỤ ARN
₦0.00
E kwenyere m na akwụkwọ a ga-abara ndị nta akụkọ, ụmụ akwụkwọ na-agabiga ọ̀mụ̀mụ̀ ị bụ ndị nta akụkọ na ndị nkụzi ha, ndị nnyocha, ndị otù obodo, na onye ọ bụla nwere mmasị ịlụso ozi nduhie ọgụ uru.
Description
TITLE: ỊLỤSO OZI NDUHIE GBASARA COVID-19 ỌGỤ NA NAIJIRIA
AUTHOR: AFRICA RESILIENCE NETWORK
ISBN: 978-978-991-596-5
GENRE: JOURNALISM / NON-FICTION
NO. OF PAGES: 132
YEAR: 2021
“Iguzogide Ozi Nduhie COVID-19 na Naijiria: Nchịkọta Akụkọ ARN a bụghị naanị nchịkọta akụkọ na-edezi ozi nduhie nke sitere n’aka ndị nta akụkọ na ndị ọkachamara ndị ọzọ. Ọ bụkwa ahụmahụ ndị a dịka ndị agha e guzobere imegide ihe otiti nke ozi nduhie, nke nwere ike iwere ndụ dịka ọrịa COVID-19. E kwenyere m na akwụkwọ a ga-abara ndị nta akụkọ, ụmụ akwụkwọ na-agabiga ọ̀mụ̀mụ̀ ị bụ ndị nta akụkọ na ndị nkụzi ha, ndị nnyocha, ndị otù obodo, na onye ọ bụla nwere mmasị ịlụso ozi nduhie ọgụ uru.” — Dayo Aiyetan, Executive Director ICIR
COMBATING COVID-19 MISINFORMATION IN NIGERIA: A COMPENDIUM OF SELECTED STORIES FROM THE ARN PROJECT was produced as part of IWPR’s AFRICA RESILIENCE NETWORK (ARN) programme, administered in partnership with the Centre for Information Resilience (CIR), The International Centre for Investigative Reporting (ICIR), and Africa Uncensored.
The compendium is also available in English, Hausa, Yoruba and Igbo languages.
Related products
-
-
‘AS I STROKE MY CHIN HAIRS’ BY JOSEPH WODO
Joseph Wodo's As I Stroke My Chin Hairs is a collection of poems that take readers inside the mind of a Nigerian millennial whose philosophy must compete with ever-changing societal values and internal turmoil.
₦1,000.00Original price was: ₦1,000.00.₦0.00Current price is: ₦0.00.
Reviews
There are no reviews yet.